Lyrics

Flavour – Doings ft. Phyno Lyrics

Chinedu Okoli, better known by his stage name Flavour N’abania or simply Flavour, is a Nigerian singer. He began his musical career as a drummer for a local church. Flavour is popularly known across Africa and the world for his hit song “Nwa Baby”. He is currently signed to 2nite Entertainment.
Artist: Flavour
Featured artist: Phyno
Album: Flavour of Africa
Released: 2020
Awards: The Headies Award for Best Alternative Song
Genre: Afrobeats
Nominations: The Headies Award for Best Alternative Song, The Headies Award for Song of the Year

Lyrics

Sese, bia Master diwelu une(Mastaa)Iye iye iye yelele, otuaIyo koko, onye olima
Who no know go knowNa men donye ịrụ n’iga ámáObodo e d’élu jim-jimEnwepute cash añaa na-enuMàkà na ònye na-ekwero ga-ekweeA nwee gwazie gị na ọ na-emeNwanne ife na-ebe ka na-ebeeỊ fugo na doings get levels
Ndi agaba (lee lee – abaa)Mehn I makwa emee (abaa)A babe I makwa eme (abaa)Guy ijeko oleee (abaa)I ma n’ife edele-ede (abaa)Na ọbụ ife enyele-enye o (abaa)Na street omele eme (abaa)I fugo na doings get level
Ebube agụ na-eche nu agu eeeeOkilikili ka agba ukwu oseEnyi, I ga alaiki anyi ooo (chai, I ga alaiki anyi ooo)Nwanne I makwa ka anyi si kwadooYou cannot stop a movin’ train ooM bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo (I ga alaiki anyi ooo)
The girl si na ma ada anyu-anyuMana ọ bụ maka n’ọda agba mmiliIlie my money ebele adiliaAna m anụ ifeeeI mana ifu doings I ga-agbakaaK’ida afụ ụzọ I nara anụ ifeeIyokoo doings get levels ooo (I fugo na doings get level)
Ndi agaba (lee-lee, abaaa)Mehn I makwa emee (abaa)A babe I makwa emee (abaa)Guy ijeko oleee (abaa)I ma n’ife edele-edee (abaa)No be ife enyele-enye oo (abaa)Na street ọ mele-eme (abaa)I fugo na doings get level
Boys a na-ama akaOpen up gosi ya your babe, si ya som na awa-awaMu na gi ada agba mgbaNwa Ọ bialu ije ya ana-anaEdoko buleebu na Toscana na akuzi ka carpenterAfụ dimkpa afu ogologo iru yaNa nwoke bute ike, na umu nwa ga afunata isi a
The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọEmesia akpọluo ụnọ, na ofe m nwa ga atọnata ụtọAsi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)Jugodi akuku ite, na e nwekwaa levels to thisEkenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ifeE nwee ife di iche from égbé na égbèNa onye ji egbe na-agba égbéAnd onye ji ego febe-ego, onye ji egbe agbawa egbe
Guy kilibe doings (eeee)Just negodu doings (eeeee)Udi ife a na-eme na movies (eeee)Fa ncha socha na doings (eeee)Asa i na anwulu na doings (eeee)Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis (eeee)The convoy that we move in (eeee)Fa ncha socha na doings (eeee)
The girl sị ná mụ adi anyụ-anyụManá ọ bụ màkà n’ọda agba mmiliIlie my money ebele adiliaAna m anụ ifeeeI mana ifu doings I ga-agbakaa
K’ida afụ ụzọ I nara anụ ifeeIyokoo doings get levels ooo (I fugo na doings get levels)
Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu-?(I fugo na doings get levels)Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa? (I fugo na doings get levels)Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee? (I fugo na doings get levels)I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee? (I fugo na doings get levels)Yahaaa
Who no know go knowNa men donye itu n’iga ama (hits monsta)Obodo edelu jim-jimEnwepute cash añaa na-enuMaka na onye na-ekwero ga-ekweeA nwee gwazie gị na ọ na-emeNwanne ife na-ebe ka na-ebee (I fu go na doings get levels))Ndi agaba

Share On:


Do you find Naijalanded useful? Click here to give us five stars rating!




CLICK HERE TO PROMOTE YOUR MUSIC/VIDEO
Related Posts
 


0 Responses

Leave a Reply

Do you wish to initiate a DMCA takedown report?

 

Kindly send details to [email protected]