Lyrics

Larry Gaga – Egedege Ft. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno (Lyrics)

Larry Ndianefo, professionally known as Larry Gaaga, is a Nigerian songwriter, recording artist, music producer, and record label executive. He gained fame with the success of ‘Gaaga Shuffle’, a song he performed alongside Innocent ‘2Baba’ Idibia.
Artists: Phyno, Theresa Onuorah, Flavour, Larry Gaaga, Pete Edochie
Album: Egedege
Released: 2021
Genre: Afrobeats

Lyrics

MastaaLarry GagaIjele eluwegoÓbú mú na ònye ga agba egwú eÓbúdú mú na onye ga agba egwúÓbú mú n’onye ga agba egwu mú n’ijele mú n’elu eTheresa Onuorah, n’ómú n’ekwuOnyeóma nji eje mbà n’Ijele mú n’eluỌnụ eji mara mbà n’ómú n’agú nwannemÓbú mú n’ebuni egwu, mú n’onye ga agba egwú eDorima eh
Ín’eme guy, Achorom Ima? Aiyo…Ochongonoko, Achorom Ima? Aiyo…Igbagoro gbada, Achorom Ima? Aiyo…Ichowa ima ije na nke emma (Aiyo)Ijele ndi igbo anyi apútago egwu (Aiyo)Ezege ndi igbo anyi apútago egwu (Aiyo)Theresa ónúora n’akporibe egwu (Aiyo)
Larry Gaga ihewe ejewe emeÍna eme Ife mé mú invite makie sure na úmúasa ya abiaAnd I ensure tablum, desa bottle menú nga alaĪhangia menú malú na akp’aza aya nzaÓsó na pounds ama nga, just malú n’alert ama mbaNwa hapú Ife ha kóli Yi (koli yi)Búyem egu Kam doli yi (doli yi)Óbia n’ógbó mtólú yiN’amacha Maka mcholi yiJust maka na I wan jolliOsim, you not the one for meOkwa izalómú mgbe mpkoli YiJe gwanúm Ife mmeli yi (ebe!)
Ijele eluwegoÓbú mú na ònye ga agba egwú eÓbúdú mú na onye ga agba egwúÓbú mú n’onye ga agba egwu mú n’ijele mú n’elu eTheresa Onuorah, n’ómú n’ekwuOnyeóma nji eje mbà n’Ijele mú n’eluỌnụ eji mara mbà n’ómú n’agú nwannemÓbú mú n’ebuni egwu, mú n’onye ga agba egwú eDorima eh
Aiye yeyeyeyeyeye!N’etelum egwu (n’etelum egwu), N’agbalúm egwu (n’agbalúm egwu)Biawalume (biawalume) GbashiashiweAshimú n’etelum egwu (n’etelum egwu)N’agbalúm egwu (n’agbalúm egwu)ChishialumeShashiwe
Imakwa n’ihe nkena akaliam aka eEjebe ejebe, anaba anaba ebuluya jeweImakwa na nwa nkena emeluom alú e…Ocha k’omaka, nke gi amaka, ima n’imaka
Abúó, ató, anó, ise, isi, asa(asa)From Monday ruo to Sunday anyi n’eli Ife k’ó bazaarShow the money by the bag (the bag)Mti olum, ónó na bar (bar)Akpchigom, voice mú akpochigo Kam enwezili catarrhNwa hapù Ife akóli yi (koli yi)Búyem egu Kam doli (doli yi)Óbia n’ógbó mtótú yiN’amacha Maka mcholi yiJust maka na I wan jolliOsim, you are not the one for meOkwa izalómú mgbe mpkoli yiJe gwanúm ife mmeliyi (ebe!)
Ijele eluwegoÓbú mú na onye ga agba egwu e…Ijele eluwegoÓbú mú na ònye ga agba egwú eÓbúdú mú na onye ga agba egwúÓbú mú n’onye ga agba egwu mú n’ijele mú n’elu eTheresa Onuorah, n’ómú n’ekwuOnyeóma nji eje mbà n’Ijele mú n’eluỌnụ eji mara mbà n’ómú n’agú nwannemÓbú mú n’ebuni egwu, mú n’onye ga agba egwú eLarry Gaga gị k’egwu n’akpóOnyeóma nji eje mba n’ijele mú n’elu eIjele ndi igbo k’egwu n’akpó oFlavour nwanne mú n’ijele mú n’elu eAnyi g’anwúzili egwu, ónú ego n’asi nwannemúN’ijele eluwego óbú mú n’onye ga agba egwu eIgbo nzulu ezu k’egwu n’akpó oNdióma mji abulumba n’ijele mú n’elu eOkeke ndi igbo k’egwu n’akpó oPhyno bianú e, mú n’onye g’agba egwu eDorima eh
Ife onye we ko jia fe akaIfe di mma adi mmaLarry GagaTheresa Onuorah na’gwu agú egedegeFlavor na PhynoMáná ndí be anyí sí naOnye óbuná na lu onyé karílí anyáNá émé gíní?Oná ékílí e kílíIfe etúrú agó abú úsáEkene múnúAfámú bu Pete EdochieAná akpóró mu Ebubedike

Share On:


Do you find Naijalanded useful? Click here to give us five stars rating!




CLICK HERE TO PROMOTE YOUR MUSIC/VIDEO
Related Posts
 


0 Responses

Leave a Reply

Do you wish to initiate a DMCA takedown report?

 

Kindly send details to [email protected]